Levitikọs 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Unu ga-agụpụtara onwe unu ụbọchị izu ike asaa+ malite n’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike ahụ, malite n’ụbọchị unu wetara ùkwù ọka àjà a na-efegharị efegharị. Ha ga-ezu ezu. 1 Ndị Kọrịnt 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, ugbu a, e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ bụ́ mkpụrụ mbụ+ nke ndị dara n’ụra ọnwụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma onye ọ bụla n’ọnọdụ nke ya: Kraịst mkpụrụ mbụ,+ e mesịakwa, ndị nke Kraịst n’oge ọnụnọ ya.+
15 “‘Unu ga-agụpụtara onwe unu ụbọchị izu ike asaa+ malite n’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike ahụ, malite n’ụbọchị unu wetara ùkwù ọka àjà a na-efegharị efegharị. Ha ga-ezu ezu.