Joshụa 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ụbọchị na-eso ememme ngabiga ahụ, ha malitere iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, bụ́ achịcha na-ekoghị eko+ na ọka* a ṅara n’ọkụ, n’otu ụbọchị a.
11 N’ụbọchị na-eso ememme ngabiga ahụ, ha malitere iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, bụ́ achịcha na-ekoghị eko+ na ọka* a ṅara n’ọkụ, n’otu ụbọchị a.