Levitikọs 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ma ọ bụ na e mere ka ọ mata iwu o mebiri,+ ọ ga-eweta nwa mkpi,+ nke ahụ́ dị mma, ka ọ bụrụ àjà ya. Ọnụ Ọgụgụ 28:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 otu nwa ewu maka iji kpuchiere unu mmehie.+
23 ma ọ bụ na e mere ka ọ mata iwu o mebiri,+ ọ ga-eweta nwa mkpi,+ nke ahụ́ dị mma, ka ọ bụrụ àjà ya.