Levitikọs 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu ga-achụkwa otu nwa ewu n’àjà+ ka ọ bụrụ àjà mmehie, chụọkwa ụmụ ebule abụọ ndị gbara otu afọ otu afọ n’àjà, ka ha bụrụ àjà udo.+ Ọnụ Ọgụgụ 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+
19 Unu ga-achụkwa otu nwa ewu n’àjà+ ka ọ bụrụ àjà mmehie, chụọkwa ụmụ ebule abụọ ndị gbara otu afọ otu afọ n’àjà, ka ha bụrụ àjà udo.+
15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+