Ọpụpụ 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya. Ọpụpụ 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-edebe ya n’ihu ákwà mgbochi ahụ nke dị nso n’igbe ihe àmà ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi nke e ji kpuchie Ihe Àmà ahụ, bụ́ ebe m ga-apụta ìhè n’ihu gị.+
30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya.
6 Ị ga-edebe ya n’ihu ákwà mgbochi ahụ nke dị nso n’igbe ihe àmà ahụ,+ n’ihu ihe mkpuchi nke e ji kpuchie Ihe Àmà ahụ, bụ́ ebe m ga-apụta ìhè n’ihu gị.+