Ọpụpụ 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-edebe ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ maka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu igbe ihe àmà ahụ, gebichiekwa ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+ Abụ Ọma 141:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ekpere m bụrụ ihe a kwadebere n’ihu gị+ dị ka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ,+Ka mgbasa m na-agbasa ọbụ aka m dịrị ka àjà ọka* a na-achụ ná mgbede.+
5 Ị ga-edebe ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ maka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu igbe ihe àmà ahụ, gebichiekwa ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+
2 Ka ekpere m bụrụ ihe a kwadebere n’ihu gị+ dị ka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ,+Ka mgbasa m na-agbasa ọbụ aka m dịrị ka àjà ọka* a na-achụ ná mgbede.+