Levitikọs 19:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “‘Ọ bụrụ na onye mbịarambịa ebiri n’etiti unu dị ka ọbịa n’ala unu, unu emegbula ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu onwe unu bụ́ ndị so n’ọgbakọ a na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa ga-enwe otu ụkpụrụ.+ Ọ ga-abụ ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka ruo ọgbọ unu niile. Unu na onye mbịarambịa ga-abụ otu n’ihu Jehova.+
15 Unu onwe unu bụ́ ndị so n’ọgbakọ a na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa ga-enwe otu ụkpụrụ.+ Ọ ga-abụ ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka ruo ọgbọ unu niile. Unu na onye mbịarambịa ga-abụ otu n’ihu Jehova.+