Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 29:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 Ị ga-eji otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka* e gwere nke ọma+ nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, na àjà ihe ọṅụṅụ+ nke bụ́ otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanya wee chụọ nwa ebule nke mbụ ahụ n’àjà.

  • Ọnụ Ọgụgụ 15:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ị ga-ejikwa mmanya chụọ àjà ihe ọṅụṅụ,+ ọ ga-adị otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin, ya na àjà nsure ọkụ ma ọ bụ iji chụọ nwa ebule nke ọ bụla n’àjà.

  • Ọnụ Ọgụgụ 28:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya,+ a ga-eji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin chụọ otu nwa ebule n’àjà.+ Wụpụrụ Jehova àjà ihe ọṅụṅụ nke bụ́ mmanya na-egbu egbu+ n’ebe nsọ ya.

  • Ndị Filipaị 2:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Otú o sina dị, ọ bụrụgodị na a na-awụsa m dị ka àjà ihe ọṅụṅụ+ n’elu àjà a na-achụ+ n’ihe metụtara ozi a na-ejere ọha mmadụ, nke okwukwe kpaliri unu ime,+ enwere m obi ụtọ, esokwa m unu niile na-aṅụrị ọṅụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya