-
Ọnụ Ọgụgụ 28:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 A ga-eji ọkara otu+ ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin mmanya chụọ otu oké ehi n’àjà, jiri otu ụzọ n’ụzọ atọ+ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin chụọ ebule ahụ n’àjà ma jiri otu ụzọ n’ụzọ anọ+ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin chụọ otu nwa ebule n’àjà, dị ka àjà ihe ọṅụṅụ ha. Nke a bụ àjà nsure ọkụ a ga na-achụ n’ọnwa n’ọnwa, n’ọnwa niile dị n’afọ.+
-