Ọnụ Ọgụgụ 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya,+ a ga-eji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin chụọ otu nwa ebule n’àjà.+ Wụpụrụ Jehova àjà ihe ọṅụṅụ nke bụ́ mmanya na-egbu egbu+ n’ebe nsọ ya.
7 ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya,+ a ga-eji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin chụọ otu nwa ebule n’àjà.+ Wụpụrụ Jehova àjà ihe ọṅụṅụ nke bụ́ mmanya na-egbu egbu+ n’ebe nsọ ya.