Ọnụ Ọgụgụ 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma e wezụga àjà nsure ọkụ+ a na-achụ kwa ọnwa na àjà ọka+ ya, na àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile+ na àjà ọka ya,+ tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ha,+ dị ka usoro ha si dị, ka ha bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
6 ma e wezụga àjà nsure ọkụ+ a na-achụ kwa ọnwa na àjà ọka+ ya, na àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile+ na àjà ọka ya,+ tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ha,+ dị ka usoro ha si dị, ka ha bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+