Levitikọs 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 onye nchụàjà ga-agbakọrọ ya ihe ga-abụ ọnụ ahịa ya ruo n’afọ Jubili, ọ ga-akwụ ọnụ ahịa ahụ e kpebiri n’ụbọchị ahụ.+ Ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova.+
23 onye nchụàjà ga-agbakọrọ ya ihe ga-abụ ọnụ ahịa ya ruo n’afọ Jubili, ọ ga-akwụ ọnụ ahịa ahụ e kpebiri n’ụbọchị ahụ.+ Ọ bụ ihe dị nsọ nye Jehova.+