Levitikọs 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya, ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ. Ihe ọ bụla onye nchụàjà kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya,+ ihe ahụ ka ọ ga-abụ. Levitikọs 27:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na ọ bụ mgbe afọ Jubili gasịrị ka o doro ubi ya nsọ, onye nchụàjà ga-agbakọrọ ya ọnụ ahịa ya dabere n’afọ ole fọdụrụ tupu afọ Jubili ọzọ eruo, a ga-esepụkwa ihe n’ọnụ ahịa e kpebiri.+
12 Onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya, ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ. Ihe ọ bụla onye nchụàjà kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya,+ ihe ahụ ka ọ ga-abụ.
18 Ọ bụrụ na ọ bụ mgbe afọ Jubili gasịrị ka o doro ubi ya nsọ, onye nchụàjà ga-agbakọrọ ya ọnụ ahịa ya dabere n’afọ ole fọdụrụ tupu afọ Jubili ọzọ eruo, a ga-esepụkwa ihe n’ọnụ ahịa e kpebiri.+