Levitikọs 27:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụrụ na afọ Nnwere Onwe agafeela tupu ya enye Chineke ubi ahụ, onye nchụàjà ga-eji afọ ole fọrọ tupu afọ Nnwere Onwe ọzọ eruo gbakọọrọ ya ego ya, wepụzie ya n’ego ole e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya.+
18 Ọ bụrụ na afọ Nnwere Onwe agafeela tupu ya enye Chineke ubi ahụ, onye nchụàjà ga-eji afọ ole fọrọ tupu afọ Nnwere Onwe ọzọ eruo gbakọọrọ ya ego ya, wepụzie ya n’ego ole e kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya.+