-
Levitikọs 25:15, 16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Unu zụwa ala n’aka mmadụ ibe unu, unu ga-agbakọ afọ ole gaferela kemgbe afọ Nnwere Onwe gachara. Onye ahụ ga-agbakọkwa afọ ole fọrọ ị ga-eji wee ihe n’ubi ahụ ka ọ mata ego ole ọ ga-ana gị.+ 16 Ọ bụrụ na ọtụtụ afọ ka fọrọ, o nwere ike iweli ọnụ ahịa ya. Ma, ọ bụrụ afọ ole na ole fọrọ, ọ ga-ewetu ọnụ ahịa ya n’ihi na ihe ọ na-eresị gị bụ ihe ndị ubi ahụ ga-emepụtara gị.
-