Levitikọs 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-ebuli ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ọtụtụ,+ ọ ga-ewedakwa ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ole na ole, n’ihi na ihe ọ na-eresị gị dabeere n’ihe ole dị n’ubi ahụ.
16 Ọ ga-ebuli ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ọtụtụ,+ ọ ga-ewedakwa ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ole na ole, n’ihi na ihe ọ na-eresị gị dabeere n’ihe ole dị n’ubi ahụ.