-
Levitikọs 25:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ọ bụrụ na ọtụtụ afọ ka fọrọ, o nwere ike iweli ọnụ ahịa ya. Ma, ọ bụrụ afọ ole na ole fọrọ, ọ ga-ewetu ọnụ ahịa ya n’ihi na ihe ọ na-eresị gị bụ ihe ndị ubi ahụ ga-emepụtara gị.
-