Levitikọs 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu ga-azụrụ ihe n’aka mmadụ ibe unu dabere n’afọ ole gafeworo mgbe afọ Jubili gasịrị; ọ ga-eresị gị ihe dabere n’afọ ole fọdụụrụ ihe ubi ahụ.+ Levitikọs 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-ebuli ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ọtụtụ,+ ọ ga-ewedakwa ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ole na ole, n’ihi na ihe ọ na-eresị gị dabeere n’ihe ole dị n’ubi ahụ. Levitikọs 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ọ ga-agbakọ afọ ole gabigara malite na mgbe o rere ya, ọ ga-enyeghachi onye o resịrị ya ego ole fọdụrụ, ọ ga-alaghachikwa n’ihe nketa ya.+
15 Unu ga-azụrụ ihe n’aka mmadụ ibe unu dabere n’afọ ole gafeworo mgbe afọ Jubili gasịrị; ọ ga-eresị gị ihe dabere n’afọ ole fọdụụrụ ihe ubi ahụ.+
16 Ọ ga-ebuli ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ọtụtụ,+ ọ ga-ewedakwa ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ole na ole, n’ihi na ihe ọ na-eresị gị dabeere n’ihe ole dị n’ubi ahụ.
27 ọ ga-agbakọ afọ ole gabigara malite na mgbe o rere ya, ọ ga-enyeghachi onye o resịrị ya ego ole fọdụrụ, ọ ga-alaghachikwa n’ihe nketa ya.+