Levitikọs 25:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ya na onye zụụrụ ya ga-agbakọ ihe niile malite n’afọ o resịrị ya onwe ya ruo n’afọ Jubili,+ ego ole o rere onwe ya ga-ekwekọ n’afọ ole ahụ.+ Ọ ga na-ejere ya ozi otú e si agụkọ ụbọchị ọrụ nke onye ọrụ e goro ego.+
50 Ya na onye zụụrụ ya ga-agbakọ ihe niile malite n’afọ o resịrị ya onwe ya ruo n’afọ Jubili,+ ego ole o rere onwe ya ga-ekwekọ n’afọ ole ahụ.+ Ọ ga na-ejere ya ozi otú e si agụkọ ụbọchị ọrụ nke onye ọrụ e goro ego.+