10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma kpọsaara ndị niile bi n’ala unu nnwere onwe.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Jubili,+ onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala ya, onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+
16 Ọ ga-ebuli ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ọtụtụ,+ ọ ga-ewedakwa ọnụ ahịa ya dabere n’otú afọ dịruru ole na ole, n’ihi na ihe ọ na-eresị gị dabeere n’ihe ole dị n’ubi ahụ.