Levitikọs 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na o doro ubi ya nsọ malite n’afọ Jubili,+ ọnụ ahịa ya ga-abụ dị ka ihe e kpebiri si dị. Levitikọs 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’afọ Jubili, ubi ahụ ga-alaghachi n’aka onye ọ zụrụ ya, bụ́ onye ala ahụ bụ ihe nketa ya.+