10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma kpọsaara ndị niile bi n’ala unu nnwere onwe.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Jubili,+ onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala ya, onye nke ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+
50 Ya na onye zụụrụ ya ga-agbakọ ihe niile malite n’afọ o resịrị ya onwe ya ruo n’afọ Jubili,+ ego ole o rere onwe ya ga-ekwekọ n’afọ ole ahụ.+ Ọ ga na-ejere ya ozi otú e si agụkọ ụbọchị ọrụ nke onye ọrụ e goro ego.+