Levitikọs 25:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “‘Ma ọ bụrụ na o nwetaghị ihe zuru iji kwụghachi ya, ihe ahụ o rere ga-adịgide n’aka onye zụrụ ya ruo n’afọ Jubili;+ ọ ga-apụ ya n’aka n’afọ Jubili, ọ ga-alaghachi n’ihe nketa ya.+
28 “‘Ma ọ bụrụ na o nwetaghị ihe zuru iji kwụghachi ya, ihe ahụ o rere ga-adịgide n’aka onye zụrụ ya ruo n’afọ Jubili;+ ọ ga-apụ ya n’aka n’afọ Jubili, ọ ga-alaghachi n’ihe nketa ya.+