Levitikọs 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Unu erigbula mmadụ ibe unu,+ unu apụnarala mmadụ ihe.+ Ụgwọ ọrụ nke onye ọrụ e goro ego agaghị anọbọ chi n’aka unu.+ Ilu 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+ Jeremaya 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụrụ na unu emegbughị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ,+ ọ bụrụ na unu awụfughị ọbara na-emeghị ihe ọjọọ n’ebe a,+ ọ bụrụkwa na unu esoghị chi ọzọ dị iche iche iji kpatara onwe unu ọdachi,+
13 Unu erigbula mmadụ ibe unu,+ unu apụnarala mmadụ ihe.+ Ụgwọ ọrụ nke onye ọrụ e goro ego agaghị anọbọ chi n’aka unu.+
22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+
6 ọ bụrụ na unu emegbughị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ,+ ọ bụrụ na unu awụfughị ọbara na-emeghị ihe ọjọọ n’ebe a,+ ọ bụrụkwa na unu esoghị chi ọzọ dị iche iche iji kpatara onwe unu ọdachi,+