Levitikọs 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị adaa ogbenye wee ree ụfọdụ n’ime ala ya, onye bụ́ ezigbo onye ikwu ya ga-abịa gbara ihe ahụ nwanne ya rere.+
25 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị adaa ogbenye wee ree ụfọdụ n’ime ala ya, onye bụ́ ezigbo onye ikwu ya ga-abịa gbara ihe ahụ nwanne ya rere.+