Ezikiel 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Unu onwe unu asịwo: “Ebe ọ bụ na nnupụisi anyị na mmehie anyị dị anyị n’isi, ọ bụkwa n’ime ha ka anyị na-erekasị,+ oleezi otú anyị ga-esi dịrị ndụ?”’+
10 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụlọ Izrel, sị, ‘Unu onwe unu asịwo: “Ebe ọ bụ na nnupụisi anyị na mmehie anyị dị anyị n’isi, ọ bụkwa n’ime ha ka anyị na-erekasị,+ oleezi otú anyị ga-esi dịrị ndụ?”’+