6 Unu akụwo mkpụrụ nke ukwuu, ma unu na-ewebata ihe dị ntakịrị.+ Unu na-eri ihe, ma unu adịghị eriju afọ.+ Unu na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, ma ọ bụghị ruo n’ókè nke mmanya igbu unu. Unu na-eyi uwe, ma ọ dịghị onye ahụ́ na-ekporo ọkụ; onye na-arụ ọrụ ngo na-arụta ego na-etinye n’akpa puru epu.’”+