Levitikọs 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+ Levitikọs 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+
16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+
8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+