Levitikọs 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Unu erila abụba ọ bụla+ nke oké ehi ma ọ bụ nke nwa ebule ma ọ bụ nke ewu. 1 Samuel 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe nwoke ahụ sịrị ya: “Ka ha burugodị ụzọ hụ na ha surere abụba anụ n’ọkụ.+ Mgbe ahụ, were ihe ọ bụla nke na-agụ mkpụrụ obi gị,”+ ọ ga-asị: “Ee e, weta ya ugbu a; ma ọ́ bụghị ya, m ga-ewere ya n’ike!”+
16 Mgbe nwoke ahụ sịrị ya: “Ka ha burugodị ụzọ hụ na ha surere abụba anụ n’ọkụ.+ Mgbe ahụ, were ihe ọ bụla nke na-agụ mkpụrụ obi gị,”+ ọ ga-asị: “Ee e, weta ya ugbu a; ma ọ́ bụghị ya, m ga-ewere ya n’ike!”+