Ọnụ Ọgụgụ 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-eji ọnụ ahịa mgbapụta ya gbara ya malite mgbe ọ dị otu ọnwa gbagowe, n’ọnụ ego e kwuru na ọ ga-abụ, bụ́ shekel ọlaọcha ise ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya.+ Ọ bụ gira iri abụọ.+
16 Ị ga-eji ọnụ ahịa mgbapụta ya gbara ya malite mgbe ọ dị otu ọnwa gbagowe, n’ọnụ ego e kwuru na ọ ga-abụ, bụ́ shekel ọlaọcha ise ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya.+ Ọ bụ gira iri abụọ.+