Levitikọs 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na mmadụ ekwe nkwa pụrụ iche+ inye Jehova mkpụrụ obi dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị, Levitikọs 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na ọ gbara malite n’otu ọnwa ruo afọ ise, ọnụ ahịa a ga-ekpebi maka nwoke ga-abụ shekel ọlaọcha ise,+ ọnụ ahịa a ga-ekpebi maka nwaanyị ga-abụ shekel ọlaọcha atọ.
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na mmadụ ekwe nkwa pụrụ iche+ inye Jehova mkpụrụ obi dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị,
6 Ọ bụrụ na ọ gbara malite n’otu ọnwa ruo afọ ise, ọnụ ahịa a ga-ekpebi maka nwoke ga-abụ shekel ọlaọcha ise,+ ọnụ ahịa a ga-ekpebi maka nwaanyị ga-abụ shekel ọlaọcha atọ.