Levitikọs 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, dị ka ihe aka ya ruru si dị, otu ga-abụ anụ àjà mmehie, nke ọzọ ga-abụ anụ àjà nsure ọkụ. Luk 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 nakwa ka ha chụọ àjà dị ka e kwuru n’iwu Jehova: “Nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ.”+
22 na nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, dị ka ihe aka ya ruru si dị, otu ga-abụ anụ àjà mmehie, nke ọzọ ga-abụ anụ àjà nsure ọkụ.