Ọpụpụ 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Biko, Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka Jehova soro gaa n’etiti anyị,+ n’ihi na ha bụ ndị na-ekwesi olu ike,+ ị ga-agbagharakwa njehie anyị na mmehie anyị,+ ị ga-ewere anyị dị ka ihe nketa gị.+ Levitikọs 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ ga-eme ehi ahụ dị ka o mere ehi àjà mmehie ahụ. Otú ahụ ka ọ ga-eme ya; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ha mmehie ha,+ a ga-agbaghara ha ya. Levitikọs 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ ya n’ihu Jehova, a ga-agbaghara ya nke ọ bụla n’ihe niile o mere bụ́ nke mere o ji bụrụ onye ikpe mara.” Levitikọs 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye nchụàjà ga-eji ebule àjà ikpe ọmụma ahụ kpuchiere ya mmehie ya n’ihu Jehova; a ga-agbaghakwara ya mmehie o mere.+
9 O wee sị: “Biko, Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka Jehova soro gaa n’etiti anyị,+ n’ihi na ha bụ ndị na-ekwesi olu ike,+ ị ga-agbagharakwa njehie anyị na mmehie anyị,+ ị ga-ewere anyị dị ka ihe nketa gị.+
20 Ọ ga-eme ehi ahụ dị ka o mere ehi àjà mmehie ahụ. Otú ahụ ka ọ ga-eme ya; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ha mmehie ha,+ a ga-agbaghara ha ya.
7 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ ya n’ihu Jehova, a ga-agbaghara ya nke ọ bụla n’ihe niile o mere bụ́ nke mere o ji bụrụ onye ikpe mara.”
22 Onye nchụàjà ga-eji ebule àjà ikpe ọmụma ahụ kpuchiere ya mmehie ya n’ihu Jehova; a ga-agbaghakwara ya mmehie o mere.+