Ezra 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Shekanaya nwa Jehayel,+ nke bụ́ otu n’ime ụmụ Ilam,+ zara Ezra, sị: “Anyị onwe anyị emesowo Chineke anyị omume ekwesịghị ntụkwasị obi, anyị wee si n’etiti ndị ala a lụbata ndị inyom mba ọzọ.+ Ma n’ihe a, Izrel ka nwere olileanya.+ Abụ Ọma 51:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mụ onwe m maara mmebi iwu m,+Mmehie m dịkwa n’ihu m mgbe niile.+
2 Shekanaya nwa Jehayel,+ nke bụ́ otu n’ime ụmụ Ilam,+ zara Ezra, sị: “Anyị onwe anyị emesowo Chineke anyị omume ekwesịghị ntụkwasị obi, anyị wee si n’etiti ndị ala a lụbata ndị inyom mba ọzọ.+ Ma n’ihe a, Izrel ka nwere olileanya.+