Ọpụpụ 28:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ị ga-eji ákwà linin meere ha uwe úkwù iji kpuchie ahụ́ ha.+ Ọ ga-esi n’úkwù ruo n’apata ụkwụ. Ọpụpụ 39:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,
28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,