10 Onye nchụàjà ga-eyiri uwe ọrụ ya nke e ji linin mee,+ ọ ga-eyiri uwe úkwù+ yichie anụ ahụ́ ya. Ọ ga-ekpopụkwa ntụ nke ya na abụba gwakọtara+ bụ́ nke si n’àjà nsure ọkụ nke ọkụ na-erepịa mgbe niile n’elu ebe ịchụàjà ma kposa ya n’akụkụ ebe ịchụàjà.