Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 28:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 “Ị ga-eji ezigbo eri linin* kwee uwe mwụda tụrụ àgwà ma were ezigbo eri linin mee ákwà a na-eke n’isi,+ ị ga-emekwa ákwà a na-eke n’úkwù,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe.

  • Levitikọs 16:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 “Onye nchụàjà a ga-ete mmanụ+ bụ́ onye a ga-enye ikike ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà,+ dị ka onye ga-anọchi+ nna ya, ga na-ekpuchi mmehie, ọ ga-eyirikwa uwe ndị ahụ e ji linin mee.+ Ha bụ uwe dị nsọ.+

  • Ezra 3:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Mgbe ndị ahụ na-ewu ụlọ tọrọ ntọala+ ụlọ nsọ Jehova, ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà+ ma jiri opi,+ na ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf,+ ndị ji ájà,+ biliri ito Jehova dị ka ntụziaka Devid bụ́ eze Izrel nyere si dị.+

  • Ezikiel 44:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “‘Ọ ga-erukwa na mgbe ha na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime, ha ga-eyi ákwà linin. Ha agaghịkwa eyi ákwà ajị anụ mgbe ha na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime nakwa n’ime ime.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya