Ọnụ Ọgụgụ 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ,+ ịfụ ha ga-abụrụ unu ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ niile unu. 1 Ihe E Mere 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 nakwa Benaya na Jahazayel bụ́ ndị nchụàjà maka ịfụ opi+ mgbe niile n’ihu igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke. 2 Ihe E Mere 29:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị Livaị wee jiri ngwá egwú+ Devid guzoro, ndị nchụàjà jikwa opi+ guzoro.
8 Ọ bụ ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ,+ ịfụ ha ga-abụrụ unu ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ niile unu.
6 nakwa Benaya na Jahazayel bụ́ ndị nchụàjà maka ịfụ opi+ mgbe niile n’ihu igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke.