1 Ihe E Mere 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 tinyere puku mmadụ anọ ndị ga-abụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na puku mmadụ anọ ndị na-eji ngwá egwú enye Jehova otuto,+ bụ́ ngwá egwú+ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha maka iji ha na-enye otuto.” Abụ Ọma 150:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jirinụ ịfụ opi too ya.+Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+ Aịzaya 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, biko, bịa zọpụta m,+ anyị ga-eji ụbọ akwara m kpọọ egwú+N’ụbọchị niile nke ndụ anyị n’ụlọ Jehova.’”+
5 tinyere puku mmadụ anọ ndị ga-abụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ na puku mmadụ anọ ndị na-eji ngwá egwú enye Jehova otuto,+ bụ́ ngwá egwú+ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha maka iji ha na-enye otuto.”
20 Jehova, biko, bịa zọpụta m,+ anyị ga-eji ụbọ akwara m kpọọ egwú+N’ụbọchị niile nke ndụ anyị n’ụlọ Jehova.’”+