1 Ndị Eze 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé nke ụlọ Jehova+ na nke ụlọ eze, jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ+ akwara maka ndị na-abụ abụ. E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú a, a hụbeghịkwa ndị há otú a ruo taa.
12 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé nke ụlọ Jehova+ na nke ụlọ eze, jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ+ akwara maka ndị na-abụ abụ. E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú a, a hụbeghịkwa ndị há otú a ruo taa.