1 Ihe E Mere 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Devid na Izrel dum ji ike ha dum, jirikwa abụ+ na une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na ájà na opi,+ na-enwe aṅụrị+ n’ihu ezi Chineke. 1 Ihe E Mere 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha. Abụ Ọma 92:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+ Abụ Ọma 150:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jirinụ ịfụ opi too ya.+Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+
8 Devid na Izrel dum ji ike ha dum, jirikwa abụ+ na une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na ájà na opi,+ na-enwe aṅụrị+ n’ihu ezi Chineke.
25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha.
3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+