2 Ihe E Mere 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ ebe e si arịgo n’ụlọ Jehova nakwa ebe e si arịgo+ n’ụlọ eze,+ jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ akwara+ maka ndị na-abụ abụ,+ a hụtụbeghị ụdị ha n’ala Juda.
11 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ ebe e si arịgo n’ụlọ Jehova nakwa ebe e si arịgo+ n’ụlọ eze,+ jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ akwara+ maka ndị na-abụ abụ,+ a hụtụbeghị ụdị ha n’ala Juda.