Ọnụ Ọgụgụ 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ.+ Unu ga na-afụ ha n’ọgbọ unu niile. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide unu ga na-edebe.
8 Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ.+ Unu ga na-afụ ha n’ọgbọ unu niile. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide unu ga na-edebe.