-
1 Ihe E Mere 16:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Benaya na Jahazayel bụ́ ndị nchụàjà na-afụkwa opi mgbe niile n’ihu igbe ọgbụgba ndụ ezi Chineke.
-
-
Nehemaya 12:41Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
41 na ndị nchụàjà bụ́ Elayakim, Measaya, Minayamin, Mịkaya, Elio-inaị, Zekaraya, na Hananaya, bụ́ ndị ji opi,
-