Ọnụ Ọgụgụ 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Jiri ọlaọcha rụọrọ onwe gị opi abụọ.+ Ị ga-eji hama kụọ ha. Ị ga-eji ha na-akpọkọta nzukọ Izrel, jirikwa ha na-agwa ha mgbe ha ga-akwali. Ọnụ Ọgụgụ 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ọ bụrụ na unu agaa agha n’ala unu ka unu lụso onye iro nke na-achọ unu okwu agha, unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-echetakwa unu ma zọpụta unu n’aka ndị iro unu.
2 “Jiri ọlaọcha rụọrọ onwe gị opi abụọ.+ Ị ga-eji hama kụọ ha. Ị ga-eji ha na-akpọkọta nzukọ Izrel, jirikwa ha na-agwa ha mgbe ha ga-akwali.
9 “Ọ bụrụ na unu agaa agha n’ala unu ka unu lụso onye iro nke na-achọ unu okwu agha, unu ga-eji opi ndị ahụ fụọ opi agha.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-echetakwa unu ma zọpụta unu n’aka ndị iro unu.