Ọnụ Ọgụgụ 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Meere onwe gị opi+ ọlaọcha abụọ. Ị ga-akpụ ha akpụ, ị ga-ejikwa ha na-akpọkọta+ nzukọ ahụ, na-emekwa ka ha kwalie. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2020, p. 30 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1907
2 “Meere onwe gị opi+ ọlaọcha abụọ. Ị ga-akpụ ha akpụ, ị ga-ejikwa ha na-akpọkọta+ nzukọ ahụ, na-emekwa ka ha kwalie.