Levitikọs 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘N’ọnwa nke asaa,+ n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-ezu naanị ike, ụbọchị a ga-eji ụda opi na-echeta,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ.+ Levitikọs 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ga-afụ opi na-adasị ụda ike+ n’ọnwa nke asaa, n’abalị iri n’ọnwa ahụ;+ unu ga-afụ opi ahụ n’ala unu dum n’ụbọchị mkpuchi mmehie.+
24 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘N’ọnwa nke asaa,+ n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-ezu naanị ike, ụbọchị a ga-eji ụda opi na-echeta,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ.+
9 Unu ga-afụ opi na-adasị ụda ike+ n’ọnwa nke asaa, n’abalị iri n’ọnwa ahụ;+ unu ga-afụ opi ahụ n’ala unu dum n’ụbọchị mkpuchi mmehie.+