Abụ Ọma 81:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+ Joel 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ+ dị nsọ. Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ndị niile bi n’ala a, n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ tikuonụ Jehova maka enyemaka.+
3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+
14 Kwuonụ ka e nwee obubu ọnụ+ dị nsọ. Kpọọnụ òkù ka e nwee nzukọ ukwu.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ndị niile bi n’ala a, n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu,+ tikuonụ Jehova maka enyemaka.+