Ọnụ Ọgụgụ 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ,+ ịfụ ha ga-abụrụ unu ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ niile unu.
8 Ọ bụ ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga na-afụ opi ndị ahụ,+ ịfụ ha ga-abụrụ unu ụkpụrụ nke na-adịru mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ niile unu.