Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 31:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Mozis wee zipụ ha, otu puku mmadụ site n’ebo nke ọ bụla, ha na Finihas+ nwa Elieza bụ́ onye nchụàjà, ka ha soro ná ndị agha, o jikwa arịa dị nsọ na opi+ ndị ahụ e ji akpọ òkù.

  • 1 Ihe E Mere 15:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 nakwa Shebanaya na Jọshafat na Netanel na Amesaị na Zekaraya na Benaya na Elịiza bụ́ ndị nchụàjà na-afụsi opi ike+ n’ihu igbe ezi Chineke, nakwa Obed-idọm na Jehaya bụ́ ndị na-eche Igbe ahụ nche.

  • 1 Ihe E Mere 16:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 nakwa Benaya na Jahazayel bụ́ ndị nchụàjà maka ịfụ opi+ mgbe niile n’ihu igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke.

  • 2 Ihe E Mere 29:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ndị Livaị wee jiri ngwá egwú+ Devid guzoro, ndị nchụàjà jikwa opi+ guzoro.

  • Nehemaya 12:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 ndị bụkwa ụmụ ndị nchụàjà ndị ji opi+ bụ Zekaraya nwa Jọnatan nwa Shemaya nwa Matanaya nwa Mịkaya nwa Zakọ+ nwa Esaf,+

  • Nehemaya 12:41
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 41 nakwa ndị nchụàjà ji opi,+ bụ́ Elayakim, Measaya, Minayamin, Mịkaya, Elio-inaị, Zekaraya, Hananaya,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya